Ọnụọgụgụ 30:9 - Bible Nso9 Ma nkwa nke nwayi di-ya nwuru, ma-ọbu nke nwayi achupuru achupu, bú ihe ọ bula nke o ji ke nkpuru-obi-ya ab͕u, o gēguzosi ike megide ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 “Ma nkwa ọbụla nke nwanyị di ya nwụrụ maọbụ nwanyị ya na di ya kewara, ihe ọbụla nke o ji ọnụ ya kwuo ka ọ ghaghị imezu. Faic an caibideil |