Ọnụọgụgụ 3:35 - Bible Nso35 Onye-isi ulo nna nke ab͕uru abua Merari nwere bu Zuriel nwa Abihail: ha nāma ulo-ikwū-ha n'isi ebe-obibi ahu chere iru n'Ugwu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a35 Onyendu ezinaụlọ ndị ikwu Merari bụ Zuniel nwa Abihail. Ha mara ụlọ ikwu ha nʼakụkụ ugwu nke ụlọ nzute ahụ. Faic an caibideil |