Ọnụọgụgụ 3:28 - Bible Nso28 N'ọnu-ọgugu ndikom nile, site n'onye ruru otù ọnwa we gaba n'iru, ha di orú nnù na otù nnù ọgu iri, nēdebe ihe-ndebe nke ebe nsọ ahu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a28 Ọnụọgụgụ ndị ikom niile dị otu ọnwa gbagoo dị puku asatọ na narị isii (8,600). Ọrụ dịrị ndị Kohat bụ ilekọta ebe nsọ. Faic an caibideil |