Ọnụọgụgụ 29:38 - Bible Nso38 na otù nkpi iji chu aja-nmehie; nāgughi àjà-nsure-ọku anēsure mb͕e dum, na onyinye-inata-iru-ọma-ya, na àjà-ihe-ọṅuṅu-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a38 Tinyekwa otu mkpi maka aja mmehie ya na aja nsure ọkụ a na-achụ nʼoge ha, na aja mkpụrụ ọka, na aja ihe ọṅụṅụ so ha. Faic an caibideil |