Ọnụọgụgụ 28:18 - Bible Nso18 N'ubọchi mbu nkpọkọta nsọ gādi; ọ dighi ozi ọ bula nke òfùfè unu gēje: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Nʼụbọchị mbụ mmemme a bidoro, a ga-akpọ nzukọ dị nsọ nke ndị Izrel niile. Ọ dịghị ọrụ siri ike a ga-arụ nʼụbọchị ahụ. Faic an caibideil |