Ọnụọgụgụ 27:18 - Bible Nso18 Jehova we si Moses, Kuru n'onwe-gi Joshua nwa Nun, bú nwoke nke Mọm di nime ya, bikwasi ya aka-gi; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Ya mere, Onyenwe anyị sịrị Mosis, “Kpọrọ Joshua, nwa Nun, onye nwere mmụọ Chineke nʼime ya, bikwasị ya aka gị. Faic an caibideil |