Ọnụọgụgụ 27:13 - Bible Nso13 Ma mb͕e i huworo ya, agāchikọta kwa gi na umu-nna-gi n'ala-mọ, ọbuná gi onwe-gi, dika achikọtara Eron, bú nwa-nne-gi na umu-nna-ya: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Mgbe i lechasịrị ya, ị ga-anwụ dịka nwanne gị Erọn nwụrụ. Faic an caibideil |