Ọnụọgụgụ 26:44 - Bible Nso44 Umu-ndikom Asha, dika ab͕uru nile ha si di: nke Imna bu ab͕uru ndi Imna: nke Ishvi bu ab͕uru ndi Ishvi: nke Beria bu ab͕uru ndi Beria. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a44 Ụmụ ụmụ Asha dịka ikwu ha si dị bụ ndị a: ikwu Imna site na Imna, ikwu Ishvi, site na Ishvi, ikwu Beriya, site na Beriya. Faic an caibideil |