Ọnụọgụgụ 26:41 - Bible Nso41 Ndia bu umu-ndikom Benjamin, dika ab͕uru nile ha si di: ndi-ha agukọtara agukọta we di orú nnù uzọ ise, na nnù iri-na-anọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a41 Ndị a bụ agbụrụ Benjamin. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku anọ, puku ise na narị isii (45,600). Faic an caibideil |