Ọnụọgụgụ 26:38 - Bible Nso38 Umu-ndikom Benjamin, dika ab͕uru nile ha si di: nke Bela bu ab͕uru ndi Bela: nke Ashbil bu ab͕uru ndi Ashbil: nke Ahairam bu ab͕uru ndi Ahairam: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a38 Ndị a bụ ụmụ ụmụ Benjamin dịka ikwu ha si dị: ikwu Bela site na Bela, ikwu Ashbel site Ashbel, ikwu Ahiram site na Ahiram. Faic an caibideil |