Ọnụọgụgụ 26:34 - Bible Nso34 Ndia bu ab͕uru Manase: ndi-ha agukọtara agukọta we di orú nnù uzọ isi, na nnù iri-na-otù, na ọgu iri-na-ise. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a34 Ndị a bụ agbụrụ Manase. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku ise, puku abụọ na narị asaa (52,700). Faic an caibideil |