Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Ọnụọgụgụ 26:32 - Bible Nso

32 nke Shemida bu ab͕uru ndi Shemida: nke Hefa bu ab͕uru ndi Hefa.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

32 Ikwu Shemida, site na Shemida, ikwu Hefa, site na Hefa.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Ọnụọgụgụ 26:32
3 Iomraidhean Croise  

nke Asriel bu ab͕uru ndi Asriel: nke Shekem bu ab͕uru ndi Shekem:


Ma Zelọfehad nwa Hefa enweghi umu-ndikom, ma ọ nwere umu-ndinyom: aha umu-ndinyom Zelọfehad bu Mahla, na Noa, na Họgla, na Milka, na Tiaza.


Ife-nzà di kwa nke mara umu Manase fọduru dika ab͕uru nile ha si di; ọ diri umu Abieza, di-kwa-ra umu Hilek, di-kwa-ra umu Asriel, di-kwa-ra umu Shekem, di-kwa-ra umu Hifa, di-kwa-ra umu Shemida: ndia bu umu-ndikom Manase nwa Josef dika ab͕uru nile ha si di.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan