24 nke Jashub bu ab͕uru ndi Jashub: nke Shimron bu ab͕uru ndi Shimron.
24 ikwu Jashub, site na Jashub, ikwu Shịmrọn, site na Shịmrọn.
Umu-ndikom Isaka; Tola, na Puva, na Job, na Shimron.
Umu-ndikom Isaka, dika ab͕uru nile ha si di: nke Tola bu ab͕uru ndi Tola: nke Puva bu ab͕uru ndi-Punait:
Ndia bu ab͕uru Isaka, dika ndi-ha agukọtara agukọta si di, orú nnù uzọ asatọ, na ọgu iri-na-ise.