Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Ọnụọgụgụ 26:23 - Bible Nso

23 Umu-ndikom Isaka, dika ab͕uru nile ha si di: nke Tola bu ab͕uru ndi Tola: nke Puva bu ab͕uru ndi-Punait:

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

23 Ụmụ ụmụ Isaka dịka ikwu ha si dị bụ ndị a: ikwu Tola, site na Tola, ikwu Pua, site na Pua

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Ọnụọgụgụ 26:23
6 Iomraidhean Croise  

Umu-ndikom Isaka; Tola, na Puva, na Job, na Shimron.


Ma umu-ndikom Isaka; Tola, na Pua, na Jashub, na Shimron, anọ.


Nke umu Isaka, osuso-ọmumu nile ha, dika ab͕uru nile ha si di, dika ulo nke ndi bu nna-ha si di, n'ọnu-ọgugu aha, site n'onye b͕ara orú arọ we gaba n'iru, onye ọ bula nke nāpukuru usu ndi-agha;


Ndi nāma ulo-ikwū-ha n'akuku-ya bu ebo Isaka: onye-isi umu Isaka nwere bu Netanel nwa Zua:


nke Jashub bu ab͕uru ndi Jashub: nke Shimron bu ab͕uru ndi Shimron.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan