17 nke Arod bu ab͕uru ndi Arod: nke Areli bu ab͕uru ndi Areli.
17 ikwu Arodi, site na Arodi, ikwu Areli, site na Areli,
Umu-ndikom Gad; Zifyon, na Hagi, na Shuni, na Ezbon, na Iri, na Arodi, na Areli.
nke Ọzni bu ab͕uru ndi Ọzni: nke Iri bu ab͕uru ndi Iri:
Ndia bu ab͕uru umu-ndikom Gad, dika ndi-ha agukọtara agukọta si di, orú nnù uzọ ise, na nnu, na ọgu ise.