16 nke Ọzni bu ab͕uru ndi Ọzni: nke Iri bu ab͕uru ndi Iri:
16 ikwu Ozni, site na Ozni, ikwu Eri, site na Eri,
Umu-ndikom Gad; Zifyon, na Hagi, na Shuni, na Ezbon, na Iri, na Arodi, na Areli.
Umu-ndikom Gad, dika ab͕uru nile ha si di: nke Zefon bu ab͕uru ndi Zefon: nke Hagi bu ab͕uru ndi Hagi: nke Shuni bu ab͕uru ndi Shuni:
nke Arod bu ab͕uru ndi Arod: nke Areli bu ab͕uru ndi Areli.