Ọnụọgụgụ 25:2 - Bible Nso2 ndinyom ahu we kpọ ndi Israel ibia n'àjà chi nile ha; ndi Israel we rie ihe, kpọ isi ala nye chi nile ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Ndị inyom a kpọrọ ha ka ha bịa soro na mmemme ịchụ aja nye chi ha niile. Ndị Izrel riri nri ihe aja ahụ, kpọọkwa isiala nye chi ndị a niile. Faic an caibideil |