16 Jehova we gwa Moses okwu, si,
16 Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị ya,
Aha nwayi Midian ahu nke etib͕uru etib͕u bu Kọzbi, nwa Zua; onye-isi mba nke otù ulo nna na Midian ka ọ bu.
Kpab͕ue ndi Midian, tib͕u kwa ha:
Bọrọ umu Israel ọ́bọ̀ n'aru ndi Mdian: emesia agāchikọta gi na umu-nna-gi n'ala-mọ.