Ọnụọgụgụ 23:30 - Bible Nso30 Belak we me dika Belam siri, ọ we sure otù oke-ehi na otù ebulu n'ebe-ichu-aja ọ bula. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a30 Balak mere dịka Belam gwara ya. O ji otu oke ehi na otu ebule chụọ aja nʼebe ịchụ aja ahụ nʼotu na otu. Faic an caibideil |