Ọnụọgụgụ 23:2 - Bible Nso2 Belak we me dika Belam kwuru; Belak na Belam we sure otù oke-ehi na otù ebulu ọku n'ebe-ichu-àjà ọ bula. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Balak mezuru dịka Belam gwara ya. Ha abụọ gburu otu oke ehi na otu nwa ebule nʼebe ịchụ aja asaa ahụ nʼotu na otu. Faic an caibideil |