Ọnụọgụgụ 22:41 - Bible Nso41 O rue, n'ututu, na Belak kuru Belam, me ka ọ rigo na Bamot-beal, ọ we si n'ebe ahu hu nsọtu ndi Israel. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a41 Nʼụtụtụ echi ya, Balak kpọọrọ Belam, duru ya rigoo Bamot Baal. O sitere nʼebe ahụ hụ nsọtụ ọmụma ụlọ ikwu ndị Izrel. Faic an caibideil |