Ọnụọgụgụ 22:36 - Bible Nso36 Belak we nu na Belam abiawo, o we pua izute ya rue obodo Moab, nke di n'ókè-ala Anon, nke di na nsọtu ókè-ala ahu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a36 Mgbe Balak nụrụ na Belam nọ nʼụzọ na-abịa, ọ pụrụ gaa izute Belam nʼotu obodo Moab nke dị nʼọnụ mmiri Anọn, nke dị na ngwụcha oke ala ya. Faic an caibideil |