10 Belam we si Chineke, Belak nwa Zipoa, bú eze Moab, eziteworom ozi, si,
10 Belam sịrị Chineke, “Balak nwa Zipoa eze Moab zitere m ozi sị m,
Le, ndi ahu nke si n'Ijipt puta, ọ nēkpuchi kwa iru ala: ub͕u a, bia kọcharam ha; eleghi anya m'gēnwe ike ibuso ha agha, m'gāchupu kwa ha.
Chineke we biakute Belam, si, Òle ndi bu ndikom ndia nọyere gi?
Ndi-eze Midian ka ha b͕u-kwa-ra, tiyere ndi-ha eb͕uru eb͕u; bú Evi, na Rekem, na Zua, na Hua, na Reba, eze ise Midian: ha were kwa mma-agha b͕ue Belam nwa Beoa.