Ọnụọgụgụ 21:33 - Bible Nso33 Ha we chigharia, rigo n'uzọ Bechan: Og, bú eze Beshan, we puta izute ha, ya onwe-ya na ndi-ya nile, ibu agha n'Edrei. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a33 Mgbe ahụ, ha chigharịrị gbagoo nʼụzọ gawara Bashan. Ma Ọg, eze Bashan, na ndị agha ya niile biliri chịrị agha pụọ izute ha na Edrei. Faic an caibideil |