Ọnụọgụgụ 21:32 - Bible Nso32 Moses we ziga iledo Jeza, ha we were umu-obodo-ya nile, napu ndi-Amorait ndi biri n'ebe ahu ala-ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a32 Emesịa, Mosis zipụrụ ndị nnyopụta ka ha ga nyochaa Jeza. Ụmụ Izrel tigburu obodo niile dị gburugburu ya chụpụkwa ndị Amọrait bi nʼebe ahụ. Faic an caibideil |