Ọnụọgụgụ 21:28 - Bible Nso28 N'ihi na ọku esiwo na Heshbon pua, Ire-ọku n'obodo Saihon: O ripiawo A nke Moab, Ndi-nwe ebe nile di elu nke Anon. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a28 “Nʼihi na ọkụ esitela na Heshbọn pụọ. Ire ọkụ esitela nʼobodo ukwu Saịhọn, rechapụ obodo Ar, nke dị na Moab, ndị nwe ebe niile dị elu nke Anọn. Faic an caibideil |