Ọnụọgụgụ 21:27 - Bible Nso27 N'ihi ya ndi nātu ilu nāsi, Banu nime Heshbon, Ka ewue obodo Saihon, ka eguzosi kwa ya ike: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a27 Ọ bụ nke a mere ndị na-arọ abụ ji kwuo sị, “Bịa na Heshbọn ka e wukwaa ya, ka e mee ka isi obodo eze Saịhọn guzosie ike. Faic an caibideil |