Ọnụọgụgụ 21:26 - Bible Nso26 N'ihi na Heshbon ahu, obodo Saihon, bú eze ndi-Amorait, ka ọ bu, eze ahu buso-kwa-rari eze gara aga Nke Moab agha, we nara ala-ya nile n'aka-ya, rue Anon. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Heshbọn bụ isi obodo Saịhọn, eze ndị Amọrait onye busoro eze naara achị Moab agha dọta ala ya niile nʼagha ruo Anọn. Faic an caibideil |