Ọnụọgụgụ 21:20 - Bible Nso20 si na Bamot jerue ndagwurugwu ahu nke di n'ọhia Moab, rue elu Pisga, nke nēle anya n'ebe ala ahu nke tọb͕ọrọ n'efu di. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Sitekwa Bamot rute na ndagwurugwu ahụ dị nʼọhịa Moab, ruo nʼugwu Pisga, nke chere ihu nʼala ahụ tọgbọrọ nʼefu. Faic an caibideil |