Ọnụọgụgụ 21:11 - Bible Nso11 Ha si n'Obot bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'Iye-abarim, n'ọzara ahu nke di n'iru Moab, n'uzọ ọwuwa-anyanwu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ha sikwa nʼObot bilie njem, maa ụlọ ikwu ha na Iye Abarim, nʼọzara ahụ nke chere ihu nʼobodo Moab, nʼụzọ ọwụwa anyanwụ. Faic an caibideil |