Ọnụọgụgụ 20:3 - Bible Nso3 Ndi Israel we so Moses se okwu, ha we kwue, si, Ọ gādi ayi nọ̄ nma ma asi na ayi ekubiwo mb͕e umu-nne-ayi kubiri n'iru Jehova! Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Ha sesịrị Mosis okwu sị, “Ọ gaara akara anyị mma ma a sị na anyị nwụrụ mgbe ụmụnna anyị nwụrụ nʼihu Onyenwe anyị. Faic an caibideil |