Ọnụọgụgụ 20:15 - Bible Nso15 na nna-ayi-hà ridara n'Ijipt, ayi we biri n'Ijipt ọtutu ubọchi; ndi Ijipt we mejo ayi, mejọ kwa nna-ayi-hà: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 Nna anyị gara biri nʼala Ijipt. Anyị biri nʼebe ahụ ọtụtụ afọ. Ndị Ijipt mekpara anyị na nna nna anyị ha ahụ. Faic an caibideil |