Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Ọnụọgụgụ 2:7 - Bible Nso

7 ebo Zebulun kwa: onye-isi umu Zebulun nwere bu Eliab nwa Hilon:

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

7 Nʼakụkụ ha ka usuu ndị agha ebo Zebụlọn ga-amanye ụlọ ikwu ha. Onyendu ha bụ Eliab nwa Helọn.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Ọnụọgụgụ 2:7
7 Iomraidhean Croise  

Nke Zebulun; Eliab nwa Hilon.


Onye nọ n'isi usu-ndi-agha nke ebo umu Zebulun bu Eliab nwa Hilon.


usu-ndi-agha-ya, na ndi-ya agukọtara agukọta, di orú nnù uzọ isi na nnù iri-na-isi:


usu-ndi-agha-ya, na ndi-ya agukọtara agukọta, di orú nnù uzọ asa na nnù atọ na ọgu iri.


N'ubọchi nke-atọ onye-isi umu Zebulun nwere, bú Eliab nwa Hilon, wetara ihe-ya nso;


na ehi abua, na ebulu ise, na nkpi ise, na umu-ebulu ise nke b͕ara otù arọ, iji chu ihe àjà nke àjà-udo: nka bu onyinye iji biaru nso nke Eliab nwa Hilon.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan