Ọnụọgụgụ 2:5 - Bible Nso5 Ndi nāma ulo-ikwū-ha n'akuku-ya bu ebo Isaka: onye-isi umu Isaka nwere bu Netanel nwa Zua: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Nʼakụkụ ha ka usuu ndị agha ebo Isaka ga-amanye ụlọ ikwu ha. Onyendu ha bụ Netanel nwa Zua. Faic an caibideil |