Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Ọnụọgụgụ 2:14 - Bible Nso

14 ebo Gad kwa: onye-isi umu Gad nwere bu Eliasaf nwa Reuel:

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

14 Ebo Gad ga-esokwa ha. Onyendu ha bụ Eliasaf nwa Deuel.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Ọnụọgụgụ 2:14
6 Iomraidhean Croise  

Onye nọ n'isi usu-ndi-agha nke ebo umu Gad bu Eliasaf nwa Deuel.


usu-ndi-agha-ya, na ndi-ha agukọtara agukọta, di orú nnù uzọ asa na nnù asatọ na ọgu ise:


usu-ndi-agha-ya, na ndi-ha agukọtara agukọta, di orú nnù uzọ ise na nnù iri-na-anọ na ọgu abua na iri.


N'ubọchi nke-isi onye-isi umu Gad nwere, bú Eliasaf nwa Deuel, wetara ihe-ya nso:


na ehi abua, na ebulu ise, na nkpi ise, na umu-ebulu ise nke b͕ara otù arọ, iji chu ihe àjà nke àjà-udo: nka bu onyinye iji biaru nso nke Eliasaf nwa Deuel.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan