Ọnụọgụgụ 2:11 - Bible Nso11 Usu-ndi-agha-ya, na ndi-ya agukọtara agukọta, di orú nnù uzọ ise na nnù iri-na-isi na ọgu ise. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ọnụọgụgụ usuu ndị agha ha dị iri puku anọ, puku isii na narị ise (46,500). Faic an caibideil |