Ọnụọgụgụ 19:8 - Bible Nso8 Onye ahu nke nēsure ya ọku gāsu kwa uwe-ya na miri, sa kwa anu-aru-ya na miri, ọ gāru kwa árú rue anyasi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Onye ahụ kpọrọ nwa ehi ahụ ọkụ aghaghị ịsa uwe ya niile, sakwaa ahụ ya. Ọ ga-anọkwa ọnọdụ onye na-adịghị ọcha ruo anyasị. Faic an caibideil |