Ọnụọgụgụ 19:3 - Bible Nso3 unu gēnye ya Eleeza, bú onye-nchu-àjà, ọ gēme ka ọ pua je n'azu ọmuma-ulo-ikwū, otù onye gēb͕u ya n'iru ya: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Nye ya Elieza onye nchụaja, ka ọ kpụrụ ya pụọ nʼazụ ogige, ebe otu onye ga-egbu ya mgbe ọ nọ na-ele ya anya. Faic an caibideil |