Ọnụọgụgụ 19:22 - Bible Nso22 Ihe ọ bula onye ruru árú nēmetu aru gāru árú; madu nke nēmetu ya aru gāru árú rue anyasi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Ihe ọbụla kwa onye na-adịghị ọcha metụrụ aka, ga-aghọ ihe na-adịghị ọcha, onye ọbụla metụkwara ya aka ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo nʼuhuruchi.” Faic an caibideil |