Ọnụọgụgụ 18:29 - Bible Nso29 Unu gēsi n'onyinye-unu nile bulie àjà-nbuli ọ bula nke Jehova, site n'ihe-ya nile kachasi nma, bú ihe nsọ ya sitere na ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a29 Onyinye unu ga-enye dịka nke ruuru Onyenwe anyị ga-abụ akụkụ onyinye ndị ahụ kachasị mma, na ndị kachasị ịdị nsọ.’ Faic an caibideil |