Ọnụọgụgụ 17:12 - Bible Nso12 Umu Israel we gwa Moses okwu, si, Le, ayi ekubìwo, ayi alawo n'iyì, ayi nile alawo n'iyì. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Ma ndị Izrel zara Mosis sị ya, “Ndị nwụrụ anwụ ka anyị bụ! Ofufu ka anyị furu. Nʼezie anyị bụ ndị furu efu. Faic an caibideil |