Ọnụọgụgụ 16:50 - Bible Nso50 Eron we laghachikuru Moses rue ọnu-uzọ ulo-ikwū nzute: ewe b͕ochie ihe-otiti ahu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a50 Mgbe ahụ, Erọn laghachikwutere Mosis nʼọnụ ụzọ ụlọ nzute ahụ, nʼihi na nrịa nrịa ahụ na-efe efe akwụsịla. Faic an caibideil |