Ọnụọgụgụ 16:41 - Bible Nso41 Ma nzukọ nile nke umu Israel tamuru ntamu n'echi-ya megide Moses megide kwa Eron, si, Unu onwe-unu emewo ka ndi nke Jehova nwua. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a41 Ma nʼụtụtụ echi ya, nzukọ Izrel niile malitere itamu ntamu megide Mosis na Erọn sị, “Unu egbuchaala ndị nke Onyenwe anyị.” Faic an caibideil |