Ọnụọgụgụ 16:10 - Bible Nso10 Ọ we me ka i biarue nso, gi na umu-nne-gi niile, bú umu Livai? ùnu nācho kwa ọlu nchu-àjà? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Ọ kpọbatala gị na ndị Livayị ibe gị nso ebe ọ nọ. Ugbu a, unu na-achọkwa ọrụ nchụaja? Faic an caibideil |