Ọnụọgụgụ 15:8 - Bible Nso8 Ọzọ, mb͕e i nēme nwa-oke-ehi ka ọ buru àjà-nsure-ọku, ma-ọbu àjà ọzọ, imezu nkwa, ma-ọbu ichu àjà-udo anāchuru Jehova: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 “ ‘Mgbe i ji nwa oke ehi chụọ aja nsure ọkụ, maọbụ aja imezu nkwa, maọbụ aja udo nye Onyenwe anyị, Faic an caibideil |