Ọnụọgụgụ 15:32 - Bible Nso32 Umu Israel we nọ n'ọzara, ha we huta otù nwoke ka ọ nāchikọta nkú n'ubọchi-izu-ike. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a32 Mgbe ụmụ Izrel nọ nʼọzara, e jidere otu onye nʼime ha ka ọ na-akpa nkụ nʼụbọchị izuike. Faic an caibideil |