Ọnụọgụgụ 15:2 - Bible Nso2 Gwa umu Israel okwu, si ha, Mb͕e unu gābà n'ala ebe-obibi nile unu, nke Mu onwem nēnye unu, Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 “Gwa ụmụ Izrel okwu sị ha, ‘mgbe unu batara ala ahụ m na-enye unu dịka ụlọ unu, Faic an caibideil |