Ọnụọgụgụ 14:7 - Bible Nso7 ha we gwa nzukọ nile nke umu Israel okwu, si, Ala ahu nke ayi gabigaworo nime ya iledo ya, ala ahu di nma nke-uku nke-uku. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Ha gwara nzukọ Izrel sị, “Ala ahụ anyị gara ledoo anya bụ ala mara mma. Faic an caibideil |