Ọnụọgụgụ 14:27 - Bible Nso27 Rùe ole mb͕e ka M'gānagide nzukọ ọjọ nka nke nātamu ntamu megidem? ntamu nile nke umu Israel, nke ha onwe-ha nātamu megidem, ka M'nuworo. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a27 “Ruo ole mgbe ka ọgbakọ ọjọọ a ga-anọgide na-atamu ntamu megide m? Nʼihi na anụla m ntamu niile nke ndị Izrel a. Faic an caibideil |