Ọnụọgụgụ 14:13 - Bible Nso13 Moses we si Jehova, Ndi Ijipt gānu kwa ya; n'ihi na I were ike-Gi me ka ndi nka si n'etiti ha rigoputa; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Ma Mosis rịọrọ Onyenwe anyị sị ya, “Gịnị ka ndị Ijipt ga-eche banyere nke a, mgbe ha ga-anụ ya? Ha maara nke ọma otu ị sịrị jiri ike gị napụta ndị a site nʼetiti ha. Faic an caibideil |